Ndị Hibru 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi na unu nwere obi ebere n’ebe ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ nọ, jirikwa ọṅụ nabata mbukọ e bukọọrọ+ ihe unu, ebe unu maara na unu onwe unu nwere ihe onwunwe ka mma, nke na-adịgidekwa adịgide.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:34 Ụlọ Nche,8/15/2007, p. 30-311/1/2006, p. 22-235/1/2001, p. 13-14
34 N’ihi na unu nwere obi ebere n’ebe ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ nọ, jirikwa ọṅụ nabata mbukọ e bukọọrọ+ ihe unu, ebe unu maara na unu onwe unu nwere ihe onwunwe ka mma, nke na-adịgidekwa adịgide.+