Ndị Hibru 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 na-elezinụ anya nke ọma ka e wee ghara ịnapụ onye ọ bụla obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ;+ ka mgbọrọgwụ ọ bụla nke na-egbu mmadụ+ ghara ipulite wee kpata nsogbu, ka o wee ghara imerụ ọtụtụ ndị;+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:15 Ụlọ Nche,10/15/2008, p. 3211/1/2006, p. 26
15 na-elezinụ anya nke ọma ka e wee ghara ịnapụ onye ọ bụla obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ;+ ka mgbọrọgwụ ọ bụla nke na-egbu mmadụ+ ghara ipulite wee kpata nsogbu, ka o wee ghara imerụ ọtụtụ ndị;+