Ndị Hibru 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu abụla ndị e ji ozizi ọhụrụ dị iche iche bufuo;+ n’ihi na ọ dị mma isite n’obiọma na-erughịrị mmadụ mee ka obi sie mmadụ ike,+ ọ bụghị site n’ihe oriri,+ bụ́ nke na-ababereghị ndị na-etinye obi na ha uru.
9 Unu abụla ndị e ji ozizi ọhụrụ dị iche iche bufuo;+ n’ihi na ọ dị mma isite n’obiọma na-erughịrị mmadụ mee ka obi sie mmadụ ike,+ ọ bụghị site n’ihe oriri,+ bụ́ nke na-ababereghị ndị na-etinye obi na ha uru.