Jems 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otú ọ dị, otu onye ga-ekwu, sị: “I nwere okwukwe, enwekwara m ọrụ. Gosi m okwukwe gị nke na-agụnyeghị ọrụ, m ga-egosikwa gị okwukwe m site n’ọrụ m.”+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 15
18 Otú ọ dị, otu onye ga-ekwu, sị: “I nwere okwukwe, enwekwara m ọrụ. Gosi m okwukwe gị nke na-agụnyeghị ọrụ, m ga-egosikwa gị okwukwe m site n’ọrụ m.”+