Jems 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na anyị ekee eriri ndị e ji achịkwa ịnyịnya+ n’ọnụ ịnyịnya ka ha wee na-erubere anyị isi,+ anyị na-achịkwa ahụ́ ha dum. Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2020, p. 21 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 16
3 Ọ bụrụ na anyị ekee eriri ndị e ji achịkwa ịnyịnya+ n’ọnụ ịnyịnya ka ha wee na-erubere anyị isi,+ anyị na-achịkwa ahụ́ ha dum.