Jems 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Ọbụna ụgbọ mmiri, ọ bụ ezie na o buru oké ibu, bụrụkwa nke ifufe siri ike na-enugharị, a na-eji obere ụmara+ ụgbọ na-akwọ ya ka ọ gaa ebe onye nọ n’isi ụgbọ chọrọ ka ọ gaa. Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:4 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 16
4 Lee! Ọbụna ụgbọ mmiri, ọ bụ ezie na o buru oké ibu, bụrụkwa nke ifufe siri ike na-enugharị, a na-eji obere ụmara+ ụgbọ na-akwọ ya ka ọ gaa ebe onye nọ n’isi ụgbọ chọrọ ka ọ gaa.