Jems 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:8 Ụlọ Nche,9/15/2006, p. 20-2111/15/1997, p. 173/1/1991, p. 24
8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+