Jems 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere otu onye nke bụ́ onye na-enye iwu na onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ na ibibi mmadụ.+ Ma gị onwe gị, ònye ka ị bụ na ị ga na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:12 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 21
12 E nwere otu onye nke bụ́ onye na-enye iwu na onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ na ibibi mmadụ.+ Ma gị onwe gị, ònye ka ị bụ na ị ga na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+