1 Pita 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ana m enye ndị bụ́ okenye n’etiti unu ndụmọdụ a, n’ihi na mụ onwe m sokwa ha bụrụ okenye+ na onye àmà+ nke ahụhụ Kraịst, onye na-eketa òkè n’ebube nke a ga-ekpughe:+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20 Ụlọ Nche,6/15/2011, p. 20
5 Ya mere, ana m enye ndị bụ́ okenye n’etiti unu ndụmọdụ a, n’ihi na mụ onwe m sokwa ha bụrụ okenye+ na onye àmà+ nke ahụhụ Kraịst, onye na-eketa òkè n’ebube nke a ga-ekpughe:+