10 Ma, mgbe unu tasịrị ahụhụ nwa oge,+ Chineke nke obiọma niile na-erughịrị mmadụ, onye kpọrọ unu ka unu nweta ebube ebighị ebi ya+ site n’ịdị n’otu+ nke unu na Kraịst, ga-enyesị unu ọzụzụ unu n’onwe ya, ọ ga-eme ka unu guzosie ike,+ ọ ga-eme ka unu sie ike.+