1 Jọn 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị: “Ahụrụ m Chineke n’anya,” ma ọ kpọrọ nwanna ya asị, ọ bụ onye ụgha.+ N’ihi na onye na-ahụghị nwanna ya n’anya,+ bụ́ onye ọ na-ahụ anya, apụghị ịhụ Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-adịghị ahụ anya.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:20 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 3012/1/2006, p. 27
20 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị: “Ahụrụ m Chineke n’anya,” ma ọ kpọrọ nwanna ya asị, ọ bụ onye ụgha.+ N’ihi na onye na-ahụghị nwanna ya n’anya,+ bụ́ onye ọ na-ahụ anya, apụghị ịhụ Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-adịghị ahụ anya.+