1 Jọn 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na anyị na-anabata àmà ndị mmadụ na-agba,+ àmà nke Chineke na-agba ka ukwuu, n’ihi na ihe a bụ àmà Chineke na-agba, ya bụ, àmà+ ọ gbara banyere Ọkpara ya.
9 Ọ bụrụ na anyị na-anabata àmà ndị mmadụ na-agba,+ àmà nke Chineke na-agba ka ukwuu, n’ihi na ihe a bụ àmà Chineke na-agba, ya bụ, àmà+ ọ gbara banyere Ọkpara ya.