Mkpughe 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe ịchụàjà ahụ pụta, o nwekwara ikike n’ebe ọkụ dị.+ O wee jiri oké olu gwa nke ahụ ji mma owuwe ihe ubi, sị: “Tinye mma owuwe ihe ubi gị dị nkọ ma ghọọ ụyọkọ mkpụrụ vaịn nke ụwa,+ n’ihi na mkpụrụ ya achawo acha.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:18 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 46/1/1999, p. 6-7 Mmezu Mkpughe, p. 212
18 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe ịchụàjà ahụ pụta, o nwekwara ikike n’ebe ọkụ dị.+ O wee jiri oké olu gwa nke ahụ ji mma owuwe ihe ubi, sị: “Tinye mma owuwe ihe ubi gị dị nkọ ma ghọọ ụyọkọ mkpụrụ vaịn nke ụwa,+ n’ihi na mkpụrụ ya achawo acha.”