-
Mkpughe 17:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Anụ ọhịa ahụ ị hụrụ dịbu adị,+ ma ọ dịkwaghị, ma ọ ga-esikwa n’abis rịgota,+ a ga-ebibikwa ya. Mgbe ndị bi n’ụwa hụrụ otú anụ ọhịa ahụ si bụrụ nke dịbu adị, ma ọ dịkwaghị, ma bụrụ nke ga-adị, ọ ga-eju ha anya nke ukwuu, ma e deghị aha ha n’akwụkwọ mpịakọta nke ndụ+ ahụ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
-