17 n’ihi na n’otu awa ka a lara oké akụnụba dị otú ahụ n’iyi!’+
“Onyeisi ụgbọ mmiri ọ bụla na onye ọ bụla nke na-eme njem ụgbọ mmiri n’ebe ọ bụla,+ na ndị ọrụ ụgbọ mmiri na ndị niile na-enweta ihe ha ji ebi ndụ site n’oké osimiri, guzokwa n’ebe dị anya+