22 A gakwaghị anụ ụda egwú nke ndị na-agụ egwú, bụ́ ndị na-akpọ ụbọ, na ụda egwú nke ndị na-akụ egwú na nke ndị na-egbu ọjà na nke ndị na-afụ opi n’ime gị ọzọ ma ọlị,+ a gakwaghị ahụ omenkà nke na-arụ ụdị ọrụ ọ bụla n’ime gị ọzọ, a gakwaghị anụ ụda nkume igwe nri n’ime gị ọzọ,