Mkpughe 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:23 Mmezu Mkpughe, p. 309-310
23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+