Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dị ka ndị nnyocha bụ́ Sara McLanahan na Gary Sandefur si kwuo, na United States, “ihe dị ka pasent 40 nke ụmụaka e kwuru na ha ruru eru inweta ego nkwado enweghị ikike [ụlọikpe nyere] inweta ego nkwado ụmụaka ma ọlị, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ndị nwere ikike ahụ adịghịkwa enweta ihe ọ bụla. Ọ bụ ihe na-erughị otu ụzọ n’ụzọ atọ nke ụmụaka na-anata ego ole e kwesịrị inye ha.”