Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe odide bụ́ Not in the Public Interest—Local TV News in America bụ nke anọ n’ime nnyocha mba a na-eme kwa afọ iji chọpụta ihe ndị dị n’akụkọ. Ọ bụ Dr. Paul Klite, Dr. Robert A. Bardwell, na Jason Salzman, nke Rocky Mountain Media Watch, chịkọtara ya.