Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Teta! adịghị akwado otu usoro ọgwụgwọ kpọmkwem. Ndị Kraịst kwesịrị ijide n’aka na usoro ọgwụgwọ ọ bụla ha na-eji eme ihe emegideghị ụkpụrụ Bible. Iji nwetakwuo ihe ọmụma, lee Ụlọ Nche nke October 15, 1988, peji nke 25-29.