Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ụzọ dị iche, ala ọma jijiji ahụ kpatara ọdachi bụ́ nke mere na Turkey n’August 1999 ruru 7.4 n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, n’agbanyeghị nke ahụ ọnụ ọgụgụ mmadụ o gburu ji okpukpu asaa ma ọ dịkarịa ala karịa ndị nke ahụ mere na Taiwan gburu.