Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na mwute ajụ ịla ala, ọ pụrụ ịbụ ihe àmà nke ajọ nsogbu uche ma ọ bụ nke ahụ ike. Ọ ga-adị mma inweta nlekọta ahụ ike ozugbo ahụ. Lee isiokwu bụ́ “Imeri n’Agha A Na-ebuso Obi Ịda Mbà,” ná mbipụta nke March 1, 1990, nke magazin anyị a na-ebipụtakọ ya na nke a, bụ́ Ụlọ Nche.