Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Okwu China bụ́ “yin” pụtara ma a sụgharịa okwu ya efu “ndo” ma ọ bụ “onyinyo,” ọ na-anọchitekwa anya ọchịchịrị, oyi, ịbụ nwanyị. “Yang,” nke dị iche na nke a, na-anọchite anya ihe ndị na-enye ìhè, dị ọkụ, ịbụ nwoke.