Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ndịàmà Jehova nwere ndị okenye ọgbakọ dị ka ndị ha pụrụ ịgakwuru maka enyemaka. Ọ bụ ezie na ọ bụghị ọrụ ha itinye ọnụ n’okwu dịịrị di na nwunye, ndị okenye pụrụ ịbụ ndị na-enyere ndị di na nwunye nọ ná nsogbu aka ịdịghachi ná mma.—Jemes 5:14, 15.