Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E wezụga nrụgide ndị a na-enwe kwa ụbọchị, ọtụtụ ihe pụkwara ịkpata ma ọ bụ ime ka oké ike ọgwụgwụ ka njọ. Ihe ndị na-akpata ya pụrụ ịgụnye nsogbu ahụ ike, erighị nri nke ọma, ọgwụ ọjọọ, mmetọ ọgwụ na-akpata, nsogbu uche na nke mmetụta uche, ịka nká, ma ọ bụ njikọta nke ihe ndị a na-akpata ya.