Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe Schlabach kwuru kwekọrọ n’ihe Daniel onye amụma buru n’amụma na alaeze ga-anọchi Alaeze Ukwu Rom ga-esite n’ime Rom n’onwe ya topụta. Lee isi nke 4 na nke 9 nke Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara.