Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu bụ́ “ngwá agha ndị obere” na-ezo aka n’égbè ogologo na égbè mkpụmkpụ—ngwá agha ndị otu onye pụrụ ibu; okwu bụ́ “ngwá agha ndị na-agbapụ obere mgbọ” na-agụnye égbè ndị na-awụpụ mgbọ, ogbunigwe, na ihe ndị na-atụ bọmbụ grenade, bụ́ ndị na-achọ ka mmadụ abụọ buru ha mgbe ụfọdụ.