Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c A na-ele ifuru ọka anya dị ka ihe dị nsọ ma jiri ya na-eme ihe n’ekpere nakwa n’ememe okpukpe dị iche iche, ọ na-anọchi anya ndụ na ime ka ihe dị ọhụrụ. Ndị Navajo kweere na ahụ na-aghọ ihe dị nsọ mgbe mmadụ si n’ụzọ a wụsasịrị ifuru na ya gafere.—The Encyclopedia of Native American Religions.