Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ na-eche na ọ bụ ezie na ọtụtụ ndị na-enwe nsogbu ahụ bu ọnọdụ ahaghị otú kwesịrị ahụ pụta ụwa, ndị ọzọ na-enwe ahụ ike ná mmalite ma ghọzie ndị na-adakarị mbà n’obi mgbe ihe omume na-akpaghasị uche gbanwere ọdịdị nke ụbụrụ ha.