Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Anyị maara na a na-emesokwa ọtụtụ ndị ikom ihe ike. Ma nnyocha e mere na-egosi na o yikarịrị ka ndị inyom hà ga-enweta mmerụ ahụ ndị ka nnọọ njọ. N’ihi ya, isiokwu ndị a na-atụle mmeso ọjọọ nke onye a na-emeso ya bụ nwanyị.