Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nnyocha na-egosi na a na-enwe mmeghachi omume dịgasị iche n’ebe ime ọpụpụ dị. Ụfọdụ ndị na-enwe mgbagwoju anya, ndị ọzọ na-enwe ndakpọ olileanya, ebe ndị ọzọ na-enwe oké mwute. Mwute bụ mmeghachi omume dị otú o kwesịrị a na-enwe mgbe e nwere nnukwu mfu dị ka ime ọpụpụ, ka ndị nnyocha na-ekwu, ọ bụkwa akụkụ nke usoro mgbake.