Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú ọ dị, nkezi ndị e mere, karịsịa nkezi nke ụwa nile, pụrụ ịbụ ihe na-eduhie eduhie. N’ọtụtụ ebe, ezinụlọ dị iche iche enwebeghị ịrị elu ọ bụla ma ọlị n’ego ha na-akpata n’ime afọ 50 gara aga, ebe ụgwọ ọrụ ndị ọzọ mụbaworo ọtụtụ ugboro.