Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na narị afọ mbụ, ọtụtụ ndị nọ na-eribiga ihe ókè n’oké oriri ndị Rom. N’ihi ya, a dọrọ Ndị Kraịst aka ná ntị banyere ikwe ka ihe oriri ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ yiri ya mee ka ha bụrụ ohu ya.—Ndị Rom 6:16; 1 Ndị Kọrint 6:12, 13; Taịtọs 2:3.