Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dị ka otu onye nchọpụta si kwuo, ihe ọmụmụ na-egosi na a na-amakarị ndị ntorobịa nwere ọgụgụ isi njakịrị n’ihi ikike ha. Ụfọdụ ndị ntorobịa na-emeghachi omume site n’ikwu okwu banyere ọgụgụ isi ha dị ka a ga-asị na o nweghị oké ihe ọ bụ.