Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị ọkà mmụta mmekọrịta ọha na eze na-ekwu na ọnụ ọgụgụ ndị nne nanị ha na-azụ ụmụ ‘karịrị nnọọ ọnụ ọgụgụ ndị nna nanị ha na-azụ ụmụ.’ N’ihi ya, isiokwu ndị a na-ekwu n’ụzọ bụ́ isi banyere ndị nne nanị ha na-azụ ụmụ. Otú ọ dị, ụkpụrụ ndị a tụlere na ya na-emetụtakwa ndị nna nanị ha na-azụ ụmụ.