Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọgwụ ndị a na-edeghị aha ụlọ ọrụ mmepụta ọgwụ ọ bụla bụ ọgwụ ndị e mepụtara site na nke ụlọ ọrụ ndị ọzọ na-emepụta ọgwụ bụ́ ndị e nyere ikike imepụta ha. Mba ndị so n’Òtù Na-ahụ Maka Azụmahịa Ụwa pụrụ ileghara ikike ụlọ ọrụ ndị na-emepụta ọgwụ nwere imepụta na ire otu ụdị ọgwụ nanị ha anya n’ụzọ iwu kwadoro n’ọnọdụ ndị chọrọ ime ihe ngwa ngwa.