Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ̀tụ̀tụ̀ ịdị arọ a tụrụ aro na nwanyị nke ịdị arọ ya dị otú kwesịrịnụ mgbe ọ tụụrụ ime ga-etinyekwu bụ agbata kilogram 9 na 12 ka ọ na-erule ngwụsị nke afọ ime ya. Ka o sina dị, ndị nọ n’oge uto ma ọ bụ ndị inyom na-adịchaghị eri ihe na-edozi ahụ́ kwesịrị itinye agbata kilogram 12 na 15 n’ịdị arọ ha, ebe ndị bubigara ibu ókè kwesịrị itinye nanị agbata kilogram 7 na 9.