Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji nweta ihe ọmụma banyere ihe ize ndụ pụrụ ịdị n’egwuregwu electronic ụfọdụ, lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . M̀ Kwesịrị Igwu Egwuregwu Kọmputa Ma Ọ Bụ nke Vidio?” nke dị ná mbipụta Teta! (Bekee) nke August 22, 1996, nakwa usoro isiokwu bụ́ “Egwuregwu Electronic—È Nwere Ihe Ize Ndụ Dị na Ya?” nke dị ná mbipụta (Bekee) nke December 22, 2002.