Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
f Ndị ọrụ ahụ́ ike na-atụ aro ka ndị na-arịa ọrịa shuga na-eji kaadị e ji amata ha mgbe nile ma na-agba ọla e ji amata ha. Mgbe ihe siri ike, ihe ndị a pụrụ ịzọpụta ndụ. Dị ka ihe atụ, a pụrụ iche n’ụzọ hiere ụzọ na mmetụta e nwere n’ihi ịdị ala nke ọ̀tụ̀tụ̀ shuga dị n’ọbara bụ ọrịa ọzọ ma ọ bụ ọbụna nke nsogbu sitere n’ịṅubiga mmanya ókè kpatara.