Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b “E mewo atụmatụ na ihe ọ na-efu iji nọrọ na tower na-ese n’elu mmiri nke e ji waya mee arịlịka ya, bụ́ nke a rụrụ n’ebe dị ihe karịrị mita 300 [1,000 amaụkwụ] n’Ọwara Oké Osimiri Mexico, gwute mmanụ, ji ihe dị ka okpukpu 65 karịa ihe ọ na-efu iji gwute mmanụ n’Etiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Ụwa.”—The Encyclopædia Britannica.