Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji nwetakwuo ihe ọmụma banyere ụzọ isi chụọ ụmụ ahụhụ ma ọ bụ ụmụ anụmanụ ndị na-ebibi ihe n’ubi gị n’ejighị ọgwụ mee ihe, lee isiokwu bụ́ “Gardening the Organic Way,” (Ịkọ Ubi n’Ejighị Fatịlaịza na Ọgwụ Eme Ihe) ná mbipụta Teta! (Bekee) nke March 22, 2002.