Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Teta! abụghị akwụkwọ ahụ́ ike, n’ihi ya kwa, ọ dịghị atụ aro otu ụdị ọgwụ ma ọ bụ ihe oriri kpọmkwem, ma ọ̀ bụ ọgwụ Igbo ma ọ bụ ụdị ọzọ. Ihe ọmụma dị n’isiokwu a bụ nanị iji mee ka ọha mmadụ mara banyere ha. Ndị na-agụ ya aghaghị ime mkpebi n’onwe ha n’ihe banyere ahụ́ ike na ọgwụ.