Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’otu akụkụ, nke a pụrụ ịbụ n’ihi ịda mbà n’obi ha na-enwekarị mgbe ha mụsịrị nwa nakwa mgbanwe mmiri ọgwụ ahụ́ ha na-enwe n’oge ha kwụsịrị ịhụ nsọ. Ọ pụkwara ịbụ n’ihi na ndị inyom na-agakarị ka e lebara ahụ́ ike ha anya, n’ihi ya kwa, a na-achọpụta mgbe ha nwere nsogbu ahụ.