Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ihe a e depụtara n’ebe a bụ iji nye ihe ọmụma dị nkenke banyere nsogbu a, ọ bụghị ihe mmadụ ga-agbakwasị ụkwụ kwuo na ya nwere nsogbu a. Ọzọkwa, ụfọdụ n’ime ihe mgbaàmà ndị a n’onwe ha pụrụ ịbụ ihe mgbaàmà nke nsogbu ndị ọzọ na-abụghị ịda mbà n’obi.