Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E kwesịghị iwere ya na ụra a na-ekwo n’ụzọ na-adịghị agakọ agakọ bụ́ nke mkpachi okpo iku ume na-akpata bụ otu ihe ya na obere ụra a na-ekwo n’ụzọ na-agakọ agakọ bụ́ nke ọtụtụ ndị na-ekwo—nke nsogbu bụ́ isi ọ na-akpata bụ na ọ na-egbochi ndị ọzọ nọ n’ime ụlọ ahụ ihi ụra.