Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Maka ndị chọrọ ka calorie dị ha n’ahụ́ belata, iji minit 12 ruo minit 9 aga otu kilomita ga-eme ka pasent 30 nke calorie dị ha n’ahụ́ pụọ n’ime otu minit. Ịgasikwu ike site n’iji minit 9 ruo minit 7 aga otu kilomita ga-eme ka ihe ruru pasent 50 nke calorie dị ha n’ahụ́ pụkwuo n’ime otu minit. Ihe ka ọtụtụ ná ndị na-aga ije iji nwee ahụ́ ike na-eji ihe dị ka minit 7 ruo minit 9 aga otu kilomita.