Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe ọ bụ na ndị nlekọta kwesịrị ịbụ ndị nlereanya nye ìgwè atụrụ ahụ n’ụzọ ha si eme mkpebi nakwa n’akparamàgwà, na-egosipụta ụkpụrụ dị elu nke Jehova ruo ókè ha nwere ike, ọ bụ ihe ezi uche dị na ya na a ga-achọkwa otu ihe ahụ n’aka Ndị Kraịst ndị ọzọ.