Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ụzọ nkịtị, ọ pụtara “mara mma n’anya Chineke.” Dị ka akwụkwọ bụ́ The Expositor’s Bible Commentary si kwuo, okwu ahụ pụrụ izo aka ọ bụghị nanị n’ọdịdị elu ahụ nwata ahụ, bụ́ nke magburu onwe ya, kamakwa “n’àgwà ya.”