Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ịsa ahụ́ n’osimiri Naịl “bụ ihe a na-emekarị n’Ijipt oge ochie,” ka akwụkwọ ahụ Cook dere bụ́ Commentary na-ekwu. “E fere Naịl ofufe dị ka ihe sitere n’aka . . . Osiris, e kwukwara na mmiri ya nwere ike pụrụ iche nke inye ndụ na ike ọmụmụ.”