Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Ụfọdụ ndị ọkọ akụkọ ihe mere eme na-ekwu na Fero nke chịrị n’oge Ọpụpụ ahụ bụ Thutmose nke Atọ. Ndị ọzọ na-ekwu na ọ bụ Amenhotep nke Abụọ, Ramses nke Abụọ, na ndị ọzọ. N’ihi otú usoro ọgụgụ oge ndị Ijipt si dị mgbagwoju anya, o kweghị omume ịchọpụta kpọmkwem onye Fero a bụ.